Aisaia 2:16 IGBOB

16 ọ gādakwasi kwa ub͕ọ nile nke Tashish, ọ gādakwasi kwa ihe-ile-anya nile anāchọsi ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 2

Echiche Aisaia 2:16 na onodu