Aisaia 22:2 IGBOB

2 Gi nke juputara na nbib͕ọ, obodo nke nātu ùzù, obodo nāṅuri ọṅu-agha; ndi-gi eb͕uru eb͕u abughi ndi eji mma-agha b͕ue, ha abughi kwa ndi nwuru anwu n'agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 22

Echiche Aisaia 22:2 na onodu