Aisaia 22:21 IGBOB

21 M'gēyikwasi ya uwe-gi, were ihe ahu anēke gi n'úkwù kesie ya ike, ọ bu kwa ọchichi-gi ka M'gēnye ya n'aka: ọ gāghọ-kwa-ra ndi bi na Jerusalem na ndi ulo Juda nna.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 22

Echiche Aisaia 22:21 na onodu