Aisaia 23:12 IGBOB

12 O we si, I gaghi-aṅuri kwa Ọṅu-agha ọzọ, gi nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke nke anēmeb͕u, bú ada Zaidon: bilie, gabiga rue Kitim; ọbuná n'ebe ahu ọ dighi izu-ike i gēnwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 23

Echiche Aisaia 23:12 na onodu