Aisaia 23:7 IGBOB

7 Ọ̀ bu nka ka anēme unu, gi obodo nāṅuri ọṅu, nke mb͕e gara aga ya sitere n'ubọchi nile nke mb͕e ochie, onye ukwu-ya abua nēdu ya-ri je n'ebe di anya inọ dika ọbìa?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 23

Echiche Aisaia 23:7 na onodu