Aisaia 24:16 IGBOB

16 Site na nsọtu uwa ka ayi nuworo abù ọma di iche iche, ima-nma diri onye ezi omume. M'we si, Ọtita-aru dirim, ọtita-aru dirim, ahuhu dirim! ndi-nghọb͕u aghọb͕uwo; e, ihe-nghọb͕u ka ndi-nghọb͕u jiworo ighọb͕u.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 24

Echiche Aisaia 24:16 na onodu