Aisaia 24:20 IGBOB

20 Uwa gāṅaghari nke-uku dika onye ṅubigaworo manya ókè, ọ gādaghari dika ulo-ọnọdu-abali; njehie-ya gādi kwa arọ́ n'aru ya, o we da, ghara ibili kwa ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 24

Echiche Aisaia 24:20 na onodu