11 Ọ gāb͕asa kwa aka-ya abua n'etiti ya, dika onye nēgwu miri si ab͕asa aka-ya igwu miri: ma Ọ gēme ka npako-ya di ala, ya na ọlu-aghughọ nile nke aka-ya abua.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 25
Echiche Aisaia 25:11 na onodu