Aisaia 25:5 IGBOB

5 Dika okpom-ọku n'ebe kpọrọ nku, otú a ka I gēme ka nkpọtu nke ndi ala ọzọ darue ala; dika okpom-ọku site na ǹdò nke igwe-oji, otú a ka agēweda abú ọma nke ndi nēme ka madu ma jijiji.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 25

Echiche Aisaia 25:5 na onodu