Aisaia 25:8 IGBOB

8 O lodawo ọnwu rue mb͕e ebighi-ebi; Onye-nwe-ayi Jehova gēhichapu kwa anya-miri n'iru nile; ita-uta nke ndi-Ya ka Ọ gēwezuga kwa n'elu uwa nile: n'ihi na Jehova ekwuwo ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 25

Echiche Aisaia 25:8 na onodu