Aisaia 26:11 IGBOB

11 Jehova, ebuliwo aka-Gi, ma ha adighi-ahu: ha gāhu ekworo I nēkworo ndi-Gi, ihere ewe me ha; ọzọ, ọku nke ndi nēmegide Gi gērichapu ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 26

Echiche Aisaia 26:11 na onodu