Aisaia 26:21 IGBOB

21 N'ihi na, le, Jehova nēsi n'ọnọdu-Ya aputa iji ajọ omume nke ndi bi n'uwa leta ha: ọzọ, ala gēkpughe ọbara-ya, ọ gaghi-ekpuchi kwa ndi-ya eb͕uru eb͕u ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 26

Echiche Aisaia 26:21 na onodu