Aisaia 27:12 IGBOB

12 Ọ gēru kwa, n'ubọchi ahu, na Jehova gētichapu nkpuru-ọka-Ya, site na miri nērù ọku ọku nke Osimiri rue miri-iyi Ijipt, ewe chikọta unu onwe-unu n'otù n'otù, unu umu Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 27

Echiche Aisaia 27:12 na onodu