Aisaia 28:12 IGBOB

12 bú Onye siri ha, Nka bu izu-ike ahu, menu ka onye ike gwuru zuru ike; nka bu kwa igba ume ahu: ma ha ekweghi inu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 28

Echiche Aisaia 28:12 na onodu