Aisaia 28:20 IGBOB

20 N'ihi na ihe-ndina di nkpunkpu kari nke madu gēsetipusi onwe-ya n'elu ya; ákwà-nkpuchi di kwa warara kari nke madu gāfuchi onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 28

Echiche Aisaia 28:20 na onodu