Aisaia 28:22 IGBOB

22 Ma ub͕u a, unu aghọla ndi nākwa emò, ka ab͕u-unu we ghara isi ike: n'ihi na ngwusi, nke aka-kwa-ra àkà, ka m'nuworo n'ọnu Onye-nwe-ayi, bú Jehova nke usu nile nke ndi-agha, n'elu uwa nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 28

Echiche Aisaia 28:22 na onodu