Aisaia 28:9 IGBOB

9 Ònye ka ọ gēzí ihe-ọmuma? ọ̀ bu kwa onye ka ọ gēme ka ọ ghọta ihe anuru? ọ̀ bu ndi emeworo ka ha rapu iṅu miri-ara, ndi anapuru ara?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 28

Echiche Aisaia 28:9 na onodu