Aisaia 29:11 IGBOB

11 Ọhù a nile we diri unu ka okwu nke akwukwọ akasiri akàrà ike, nke anēnye onye mara akwukwọ, si, Biko, gua nka: o we si, Apughm, n'ihi na ihe akasiworo akàrà ike ka ọ bu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 29

Echiche Aisaia 29:11 na onodu