Aisaia 29:15 IGBOB

15 Ahuhu gādiri ndi nēzonari Jehova ndum-ọdu-ha n'ebe di omimi, ndi ọ bu kwa n'ọchichiri ka anālu ọlu nile ha, ha we si, Ònye nāhu ayi? ma-ọbu ònye mara ayi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 29

Echiche Aisaia 29:15 na onodu