Aisaia 29:22 IGBOB

22 N'ihi nka ka Jehova, bú Onye b͕aputara Abraham, kwuru okwu bayere ulo Jekob otú a, si, Ihere agaghi-eme Jekob ub͕u a, iru-ya agaghi-ab͕aru kwa ub͕u a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 29

Echiche Aisaia 29:22 na onodu