Aisaia 3:1 IGBOB

1 N'ihi na, le, Onye-nwe-ayi, bú Jehova nke usu nile nke ndi-agha, nēsi na Jerusalem, si kwa na Juda, wezuga ihe-ndabere na nkpa-n'aka, ihe-ndabere nile, bú nri, na ihe-ndabere nile, bú miri;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 3

Echiche Aisaia 3:1 na onodu