Aisaia 3:18 IGBOB

18 N'ubọchi ahu Onye-nwe-ayi gēwezuga ima-nma nke ọla-ukwu-ha nile, na ihe-ichọ-nma nile ha nēyi n'egedege-iru, na ihe-ichọ-nma nile nke yiri ọnwa ọhu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 3

Echiche Aisaia 3:18 na onodu