Aisaia 3:5 IGBOB

5 Ndi ahu gāchirita onwe-ha n'ihe-ike, otù onye megide onye ọzọ, na otù onye megide ibe-ya: ha gēbulite onwe-ha, nwa-okoro megide okenye, na onye anēlilì megide onye anāsọpuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 3

Echiche Aisaia 3:5 na onodu