12 N'ihi nka ka Onye Nsọ nke Israel ji si otú a, N'ihi na unu juru okwu a, tukwasi obi na nmeb͕u na nsihie-uzọ, we nādabere ya;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 30
Echiche Aisaia 30:12 na onodu