24 Ehi kwa na umu-inyinya-ibu nālu ubi gāta nri agwara agwa nke nnú di ya, nke ejiworo osekè na ihe-ifucha-ọka fucha ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 30
Echiche Aisaia 30:24 na onodu