Aisaia 31:8 IGBOB

8 Asiria gāda kwa site na mma-agha nke nābughi nke madu di elu: mma-agha nke nābughi nke madu di ala gērichapu kwa ya: ọ gēsi kwa n'iru mma-agha b͕alaga, umu-okorọbia-ya gāghọ kwa usu ndi nēfè òfùfè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 31

Echiche Aisaia 31:8 na onodu