Aisaia 32:14 IGBOB

14 n'ihi na arapuwo ulo-elu; ab͕anariwo ìgwè obodo; Ofel na ulo nche anọchiwo n'ọnọdu ọb͕à rue mb͕e ebighi-ebi, ebe obi-utọ nke inyinya-ibu-ọhia, ebe-ita-nri nke ìgwè aturu di iche iche;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 32

Echiche Aisaia 32:14 na onodu