Aisaia 32:7 IGBOB

7 Ihe-ọlu nile nke onye-aghughọ jọ-kwa-ra njọ: onye ahu ezubewo ihe-nzube ọjọ di iche iche iji okwu-ọnu nile nke bu okwu-ugha mebie ndi ewedara n'ala, ọbuná mb͕e ob͕eye nēkwu okwu ikpé ziri ezi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 32

Echiche Aisaia 32:7 na onodu