Aisaia 33:16 IGBOB

16 onye ahu gēbi n'ebe di elu: ebe ewusiri ike nke nkume di elu ka ulo-elu-ya gābu: anēnye ya nri-ya; miri-ya kwesiri ntukwasi-obi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 33

Echiche Aisaia 33:16 na onodu