2 Jehova, mere ayi amara; Gi ka ayi leworo anya: buru ogwe-aka-ha kwa-ututu, buru kwa nzọputa-ayi na mb͕e ahuhu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 33
Echiche Aisaia 33:2 na onodu