Aisaia 33:6 IGBOB

6 Ikwesi-ntukwasi-obi gādi kwa na mb͕e-gi nile, iba-uba nke nzọputa na amam-ihe na ihe-ọmuma: egwu Jehova, nke ahu bu àkù-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 33

Echiche Aisaia 33:6 na onodu