14 Anu-ọhia bi n'ala kpọrọ nku gēzute kwa anu-ọhia nēbe ebe, nkpi-ọhia gākpọ kwa ibe-ya; ọzọ, n'ebe ahu ka lilith gānọdu, chọtara onwe-ya ebe-izu-ike.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 34
Echiche Aisaia 34:14 na onodu