Aisaia 34:5 IGBOB

5 N'ihi na mma-agham aṅujuwo afọ n'elu-igwe: le, Edom ka ọ gāridakwasi, ridakwasi kwa ndi M'wezugara ka ebibie ha, ikpe ikpe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 34

Echiche Aisaia 34:5 na onodu