Aisaia 36:11 IGBOB

11 Elaiakim na Shebna na Joa we si Rabshake, Biko, gwa ndi-orù-gi okwu n'asusu Siria; n'ihi na ayi onwe-ayi nānu ya: agwa-kwa-la ayi okwu n'asusu ndi-Ju, na nti ndi nọ n'elu mb͕idi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 36

Echiche Aisaia 36:11 na onodu