Aisaia 36:6 IGBOB

6 Le, i tukwasiwo obi n'aru nkpa-n'aka amì a piara apia, bú n'aru Ijipt, nke nwoke nādabere na ya, o we ba n'ọbu-aka-ya, dua ya: otú a ka Fero, bú eze Ijipt, di n'ebe ndi nile nātukwasi ya obi nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 36

Echiche Aisaia 36:6 na onodu