11 Le, gi onwe-gi anuwo ihe ndi-eze Asiria meworo ala nile, n'iwezuga ha ka ebibie ha: àgānaputa kwa gi onwe-gi?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 37
Echiche Aisaia 37:11 na onodu