Aisaia 37:27 IGBOB

27 Ndi bi nime ha we ghọ ndi aka-ha di nkpunkpu, ha turu ujọ, ihere we me ha; ha ghọrọ ihe-ọkukú nke ubi, na akwukwọ ahihia ndu, na ahihia nke elu-ulo, na ubi ọka tutu o tolite.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 37

Echiche Aisaia 37:27 na onodu