Aisaia 37:3 IGBOB

3 Ha we si ya, Otú a ka Hezekaia siri, Ubọchi ahuhu na iba-nba na nlelì-anya ka ubọchi ta bu: n'ihi na umu abiaruwo ebe-nmuputa, ma ike adighi imu ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 37

Echiche Aisaia 37:3 na onodu