Aisaia 38:1 IGBOB

1 Na mb͕e ahu Hezekaia riara ọria inwu anwu. Aisaia, bú onye-amuma, bú nwa Emoz, we biakute ya, si ya, Otú a ka Jehova siri, Nye ulo-gi iwu; n'ihi na onye nānwu anwu ka i bu, I gaghi-adi kwa ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 38

Echiche Aisaia 38:1 na onodu