Aisaia 38:12 IGBOB

12 Emewo ka ebe-obibim bulie ije, esiwo kwa n'ebe m'nọ bulaga ya dika ulo-ikwū onye-ọzùzù-aturu:Apiakọtawom ndum dika ọkpa-ákwà si apiakọta ákwà; na ǹkwé-ákwà ka Ọ gēbipum:Site n'ehihie rue abali I gēme ka m'gwusia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 38

Echiche Aisaia 38:12 na onodu