Aisaia 39:1 IGBOB

1 Na mb͕e ahu Merodak-baladan nwa Baladan, bú eze Babilon, zigara Hezekaia akwukwọ na onyinye-inata-iru-ọma: ọ nu-kwa-ra na Hezekaia riarari ọria, we nwe aru-ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 39

Echiche Aisaia 39:1 na onodu