Aisaia 40:2 IGBOB

2 Gwanu Jerusalem okwu gābà ya n'obi, kpọ-kwa-nu ya òkù, si, na obubu-agha-ya ezuwo, na ahuhu ajọ omume-ya atọjuwo Chineke utọ, na ọ natawo n'aka Jehova okpukpu abua n'ihi nmehie-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 40

Echiche Aisaia 40:2 na onodu