Aisaia 41:1 IGBOB

1 B͕anu nkiti gem nti, unu agwe-etiti; ka ndi nile di iche iche b͕anwe kwa ike-ha: ka ha biarue nso; ka ha kwue okwu: ka ayi biarue onwe-ayi nso ikpe ikpe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 41

Echiche Aisaia 41:1 na onodu