Aisaia 41:17 IGBOB

17 Ndi ewedara n'ala na umu-ob͕eye nāchọ miri ma ọ dighi nke dinu, ire-ha kpọsiri nku n'ihi akpiri kpọrọ nku; Mu onwem, bú Jehova, gāza ha, Mu, bú Chineke Israel, M'gaghi-arapu ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 41

Echiche Aisaia 41:17 na onodu