Aisaia 41:20 IGBOB

20 ka ha we hu, mara, tukwasi obi, nwe uche ighọta n'otù, na aka Jehova mere nka, na Onye Nsọ nke Israel kère ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 41

Echiche Aisaia 41:20 na onodu