Aisaia 42:16 IGBOB

16 M'ga-eme kwa ka ndi-ìsì je ije n'uzọ ha nāmaghi; n'okporo-uzọ ha nāmaghi ka M'gēme ka ọchichiri buru ìhè n'iru ha, me kwa ebe b͕agọrọ ab͕agọ ka ha guzozie. Ihe ndia ka M'gēme, M'gaghi-arapu kwa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 42

Echiche Aisaia 42:16 na onodu