Aisaia 42:25 IGBOB

25 O we wukwasi ya ọnuma nke iwe-Ya, na ike nke agha; nke ahu we suye ya ọku buruburu, ma ọ maghi; o we re ya ọku, ma ọ dighi-atughari obi-ya na ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 42

Echiche Aisaia 42:25 na onodu