Aisaia 42:8 IGBOB

8 Mu onwem bu Jehova; nke ahu bu aham: M'gaghi-enye kwa onye ọzọ nsọpurum, M'gaghi-enye kwa arusi di iche iche apiri api otutom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 42

Echiche Aisaia 42:8 na onodu