Aisaia 43:10 IGBOB

10 Unu onwe-unu bu ndi-àmàm, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta, na orùm nke M'rọputara: ka unu we mara, kwerem, ghọta na Mu onwem bu Onye ahu: ọ dighi chi ọzọ eburu Mu onwem uzọ kpu, ma ọ bu nke gēsom n'azu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 43

Echiche Aisaia 43:10 na onodu