Aisaia 43:17 IGBOB

17 Nke nēme ka ub͕ọ-ala na inyinya na usu-ndi-agha na dìnkpà puta; n'otù ka ha nēdinakọta, ha agaghi-ebili; ha anyu a, dika ogho-oriọna ka emenyuworo ha emenyu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 43

Echiche Aisaia 43:17 na onodu